Adoration n'ụbọchị Tọzde kwuru na ọtụtụ ụgbọala wakporo ha na mberede, were egbe chụsaa ndị mmadụ tupu ha amalite ịkụtu ụlọ.